Check Igbo Questions WAEC GCE 2017-Repeated Questions.

Check Igbo Questions WAEC GCE 2017 | Repeated Questions.

Check Igbo Questions WAEC GCE:……The West African Examinations Council (WAEC) is an examination board that conducts the West African Senior School Certificate Examination, for University and Jamb entry examination in West Africa countries. … In a year, over three million candidates registered for the exams coordinated by WAEC.

Check Igbo Questions WAEC GCE

Check Igbo Questions WAEC GCE 2017 Here:

(4a)
Mmubaokwu bu uzo di iche iche mkpuruokwu di na asusu igbo ji eto eto maobu abawaye
(4b)
(i) Okwu okpu
(ii) Okwu mbite
(iii) Olumba maobu olundi
(iv) Okwu njakiri
(v) mgohie okwu
(vi) Ahiriokwu
(4c)
mangala = Bekee
Ekpo = mmonwu/calabar
ichafu = French
tebulu = Bekee
moi moi = yoruba
onuku = igala
oasikapa = Awusa
nkachiifu = Bekee

(7a)
(1) Unu ga – amu nwa nwoke
(ii) Unu ga – amu nwa nwaanyi
(iii) Unu ga – amu Ogaranya
(iv) Unu ga – amu nna nwoke
(v) Unu ga – amu nne nwanyi
(7b)
(i) Agbogho
(ii) Okolo
(iii) Agadi
(iv) Oha
(v) Di na nwunye

(No11)
Aru bu mmehie mmadu mere megide agbara ha ala nwe mmadu
(11bi)
(i) mmadu inapu mmadu ibe ya ndu ya na ike
(ii) Nwoke na nwunye nna ya inwe mmeko akwamiko
(iii) Nwoke imanya nwanyi amanye ma waa ya ukwu n ike
(iv) Mmadu itubi omen ji
(11bii)
(i) Okenye ino n ulo ewu amuo n ogburi
(ii)Ikwugbu anu akwugbu kama igbu ya egbu
(iii)Ihopusi okuko odu na udummiri
(iv) Isinye anu di ndu n oku na – egbughi ya egbu.

(No9a)
(i) Eji ire enye ngozi
(ii) Ejikwa ire abu onu
(iii) ije ire ekwu mma
(iv) Iji ire ekwu njo
(v) iji ire ekwu okwu

(No9b)
(i) ire pere mpe
(ii) O bu akwa chukwu Sara mmiri
(iii) isighi ike, mana, i di egwu o
(iv) I zokpuru onwe gi ezokpu
(v) Anaghi aka ako

Pleas Follow Us On Facebook to get the Latest update @ hotschoolnews –Facebook Fans share this information with our friends. Also feel free to ask any questions pertaining to this Page Don’t forget to like us on Facebook Page